Main fundraiser photo

OGENDIGBO - Language & Cultural Heritage

Donation protected
OGENDIGBO  - Prioritising Time for Language & Cultural Heritage.
 
 
 
Ndi be anyi, Ndewo Unu!
 
Aham bu Obuineke Amaechi Onwukanjo.
Abum nwa Dr Vincent Onwukanjo.
 
Ejim oherea nekele unu, n ihi nkwado nke unu kwaduru nnam kemgbe obidoro dika Onyenkuzigbo.
 
 
 
 
Ndi be anyi si na "Ahu nwanta echete nna ya..."
Na "Ihe eji echeta mmadu bu olu oluru."
 
O bi dim uto ime ka olu nnam bi do ro ga nihu...
Site na nyocha, idekota na ndeputa na imeka onyobula nweta ya.
 


 
 
Achorom ndu modu na enyemaka unu imeka olua mbidoro ga nihu.
 
Ndewo unu...
 
 
 
Prioritising Time for Language Arts & Cultural Heritage.

Founded in 2011 by Dr Vince Amaechi / Maazi Ugochukwu Onye na Nkuzi Igbo.

Organizer

OGE NDIGBO
Organizer
England

Your easy, powerful, and trusted home for help

  • Easy

    Donate quickly and easily.

  • Powerful

    Send help right to the people and causes you care about.

  • Trusted

    Your donation is protected by the  GoFundMe Giving Guarantee.